ADAZI-NNUKWU EMEENA MMEMME IRI JI ỌHỤỤ
Ọ bụ nnọọ ụwa bịa kirie, dịka ụmụafọ, ndi enyi, ndị nwadiala, ikwu na ibe nakwa ndị agbataobi obodo Adazi-Nnukwu nuputara n’igwe ma sonye na mmemme iri ji ọhụụ nke ya bụ obodo, nke ahọ 2017.