#IheN’EmeN’Obodo: IHE NDI ROAD SAFETY NA VIO KWESIRI IME
Ndị Road Safety na VIO nwere ọrụ diịrị ha n’ime ka ahapu inwe ihe mgberede nke okporo ụzọ. Kirie ihe onyonyo a ka Ị mata… Read More »#IheN’EmeN’Obodo: IHE NDI ROAD SAFETY NA VIO KWESIRI IME
Ndị Road Safety na VIO nwere ọrụ diịrị ha n’ime ka ahapu inwe ihe mgberede nke okporo ụzọ. Kirie ihe onyonyo a ka Ị mata… Read More »#IheN’EmeN’Obodo: IHE NDI ROAD SAFETY NA VIO KWESIRI IME
Kirie ihe onyonyo a ka Ị mata ụzọ di iche esi egbochi ihe mgberede okporo ụzọ.
Ụzọ ọjọọ so n’otu ihe na-ebutekarị ihe mgberede okporo ụzọ. Kirie ihe onyonyo a ka Ị mata nke bụ eziokwu banyere okporo ụzọ ọjọo.
Ihe mgberede nke opkoro ụzọ bu ihe na-eme kwa ụbọchi n’ala anyị gbaa gburugburu. Kirie ihe onyonyo a ka Ị mata ihe ndị na-ebute ya.
Ji bụ ihe ndị Igbo na-akwanyere ugwu. Ọ bụ nke a mere na ha anaghị eji mmemme iri ji ọhụrụ eti egwuregwu. Ndị Igbo nọ… Read More »#Mmemme: MMEMME IRI JI NKE NDI IGBO BI NA LEGỌS
N’ụbọchị gara aga ka e mere mmemme ncheta ọmụmụ nwafọ Igbo ji eme lagoro mụọ bụ Dọkịnta Nnamdi Azikiwe. Kirie ihe onyonyo a ka Ị… Read More »#MMEMME: NCHETA ỌMỤMỤ NNAMDI AZIKIWE
Ụmụ Igbo na-agụ akwụkwọ na mahdum gọmenti nwe nọ na steeti Legọs mere mmemme ụbọchị ọdinala ha n’ụbọchị gara aga. Kirie ihe onyonyo a ka… Read More »#MMEMME: KA NDI UNILAG SI MEE MMEMME ỌDINALA HA
Kirie ka o si aga na Seria A, EPL, Laliga nakwa ndị ọzọ.
Ọtụtụ ihe na-eme n’ihe gbasara egwuregwu bọọlụ ka ọ dị ụgbụ a. Kirie ihe onyonyo a ka ihu ka o si aga.
Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ka o si aga n’egwuregwu bọọlụ na mba ụwa, ọkachasi n’EPL, Laliga, Seria A nakwa ndị ọzọ.