Kedụ ihe ndị Ị na-achọ n’onye ahụ Ị chọrọ ịlụ?
Ọtụtụ ndị na-achọ ibanye n’alụmdị na nwunye taa amaghị ihe ndị ha na-achọ na nwoke maọbụ nwaanyị ha chọrọ ilu. Mana kedụ ihe ndị ahụ… Read More »Kedụ ihe ndị Ị na-achọ n’onye ahụ Ị chọrọ ịlụ?
Ọtụtụ ndị na-achọ ibanye n’alụmdị na nwunye taa amaghị ihe ndị ha na-achọ na nwoke maọbụ nwaanyị ha chọrọ ilu. Mana kedụ ihe ndị ahụ… Read More »Kedụ ihe ndị Ị na-achọ n’onye ahụ Ị chọrọ ịlụ?
E nwere agbamakwụkwọ ọdịnaala na nke ụka. Ajụjụ wee bụrụ, ọ bụ iwu na mmadụ ga-emerịrị agbamakwụkwọ nke ụka? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ihe Di na Nwunye ga-emere onwe ha iji mee ka alụmdi na nwunye ha gaa nke ọma.
Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ihe anọ bara uru nwaanyị kwesiri imere enyi ya nwoke maọbụ di ya n’isi ụtụtụ.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka Ị ga-esi gbaara nsogbu na-adapụta n’etiti di na nwunye, enyi na enyi ọsọ.
Ịgba alụkwaghịm bụ ihe na-ewu ewu n’etiti anyị taa ọkachasi n’etiti ndị amaama. Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ihe ndị na-ebute ya na… Read More »Oke Ịgba alụkwaghịm n’etiti anyị taa
E nwere ụzọ dị iche iche a ga-esi belata ọgwụ ike n’ebe ndị ntorọbịa nọ. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
E nwere ụzọ dị iche iche a ga-esi kwụsị ọgwụ ike n’ebe ndị ntorọbịa nọ. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
Kedụ ihe na-ebute ọgwụ ike n’ebe ndị ntorọbịa nọ? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.