Ọrịa Ịba, ihe na-ebute ya, na ka-esi egbochi ya
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ihe banyere ọrịa ịba, ihe na-ebute ya, na ka esi egbochi ya.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ihe banyere ọrịa ịba, ihe na-ebute ya, na ka esi egbochi ya.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ihe Di na Nwunye ga-emere onwe ha iji mee ka alụmdi na nwunye ha gaa nke ọma.
Ọtụtụ ndị mmadụ amaghị ihe banyere ejiji nke ọma. Ma kirie ihe onyonyo a ka ịmata ka ịga esi n’eji ejiji dabara adaba.
Kirie ihe onyonyo a ka ịmata uche ndị mmadụ ma ọ dị mma Di na Nwunye inwekọ ego ọnụ n’ọba ego. Chetakwa na uche onye… Read More »Ọ dị mma Di na Nwunye inwekọ ego ọnụ n’ọba ego?
Ọ dị mma Di na nwunye inwekọ ego ọnụ n’ọba ego? Kedụ uru na ọghọm dị na nke a? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.… Read More »Di na Nwunye inwekọ ego ọnụ n’ọba ego
Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ihe anọ bara uru nwaanyị kwesiri imere enyi ya nwoke maọbụ di ya n’isi ụtụtụ.
Chigozie Atuanya bụ nwaafọ Igbo ama nke ọma n’ihe banyere ime ejije. O meela ọtụtụ ejije ndị ama nke ọma n’ala anyị. Kirie ihe onyonyo… Read More »Ihe banyere nwaafọ Igbo bụ Chigozie Atuanya
A bịa n’ụfọdụ mahadum ndị dị n’ala anyị taa, ụmụ akwụkwọ na-esonye na ndọrọndọrọ ọchịchị na mahadum iji họpụta ụmụ akwụkwọ ibe ha ga-achị ha.… Read More »Uru na Ọghọm dị n’ụmụ akwụkwọ isonye na Ndọrọndọrọ Ọchịchị na Mahadum
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka mmemme iri ji ọhụrụ nke ndị Igbo nọ na Mile 2, Legọs si gaa.
Ka ụfọdụ ndị nkuzi mahadum ndị nke nwoke si achọ idina ụmụakwụkwọ ndị nke nwaanyị iji gafee ha n’ule bụ ihe na-ewu ewu n’ala anyị… Read More »Ntaramahụhụ kwesịrị ndị nkuzi na-achọ idina ụmụ akwụkwọ nwaanyị