ISIMBIDO POST
Ejila onwe gị atụnyere onye ọzọ
Ọtụtụ ndị mmadụ na-eji onwe ha atụnyere ndị ọzọ. Kedụ ọghọm ndị dị na nke a? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
Ka nwa akwụkwọ ga-esi arụ ọrụ na-agụkwa akwụkwọ ya
Ọtụtụ ụmụakwụkwọ nọ na mahadum na-agụ akwụkwọ na-arụkwa ọrụ n’otu aka ahụ. Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka nwa akwụkwọ ga-esi na-agụ akwụkwọ ma… Read More »Ka nwa akwụkwọ ga-esi arụ ọrụ na-agụkwa akwụkwọ ya
Banyere ‘Long Distance Relationship’
Kedụ ọghọm ndị dị na Long Distance Relationship’? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
Ajụjụ ọnụ nke Moc Madu
Moc Madụ bụ nwaafọ Igbo na-eme ihe ejije. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ọtụtụ ihe ndị ọzọ banyere ya.
Agbamakwụkwọ ụka ọ bụ iwu?
E nwere agbamakwụkwọ ọdịnaala na nke ụka. Ajụjụ wee bụrụ, ọ bụ iwu na mmadụ ga-emerịrị agbamakwụkwọ nke ụka? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
Ịgba ọtọ n’ebe ndị na-eme ejije na ndị amaama nọ
Gịnị mere ụfọdụ ndị na-eme ejije ọkachasị ndị nke nwaanyị ji agba ọtọ? Kedụ ka a ga-esi belata ya? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.… Read More »Ịgba ọtọ n’ebe ndị na-eme ejije na ndị amaama nọ
Ịlụ Di maọbụ Nwunye maka ihe nrite
Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ọghọm dị na nwoke maọbụ nwaanyị ime enyi maọbụ ilu Di na Nwunye maka ihe nrite.
Ọ dị mma ka emechie NYSC kaọbụ ka akwado ya?
Ọtụtụ ndị mmadụ na-akpọ oku ka emechie ma kposa ihe banyere NYSC n’ala anyị. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata uru na ọghọm dị na… Read More »Ọ dị mma ka emechie NYSC kaọbụ ka akwado ya?
Ime mmadụ abụọ enyi n’otu oge
Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ihe banyere otu onye ime mmadụ abụọ enyi otu oge na ọghọm ndị dị na ya.