ORU OKUME NA ARU MMADU
EZI NGOSI ANYI ESTHER NWEJE NA AKOWA MAKA URU OKUME NA ARU TRANS: OUR PRESENTER IS TALKING ON SHEA BUTTER AND ITS BENEFITS..WATCH AND SUBSCRIBE
EZI NGOSI ANYI ESTHER NWEJE NA AKOWA MAKA URU OKUME NA ARU TRANS: OUR PRESENTER IS TALKING ON SHEA BUTTER AND ITS BENEFITS..WATCH AND SUBSCRIBE
Aka na-achị steeti ahụ bụ gọvanọ Willie Obianọ kwuputara nke ahụ n’ofufe nru pụrụ iche, nke weere ọnọdụ ụbọchị ụka gara aga n’ụlọ ụka St. Andrews (Katọlik) nke Adazi Nnukwu, dị n’okpuru ọchịchị Anaọcha.
Ezi ngosi anyi Chidiebere Ugboaja na akowa anyi maka ikike onye obibi nwere na ulo ona kwu ugwo ya TRANS: Our presenter Chidiebere Ugboaja is… Read More »IKIKE ONYE BIEBI NWERE NA ULO ONA KWU UGWO YA
Ezi ngosi anyi bu Chidiebere Ugboaja na akowa anyi gbasara ebibi ulo na mmekorita di naetiti onye nwe ulo na onye bi ebi na otutu… Read More »MMEKORITA DI NA ETITI ONYE NWE ULO NA ONYE BI EBI
Nwata akwukwo nke Ulo akwukwo Gloryland international College Surulere, bu Nwaada Ifunanya Ezike nwetara akara kasi mma na ule nke eji apu n’ulo akwukwo secondary bu (West African Secondary School Examination-WASSE)na asusu bekee, nke afo puku abuo na iri na isii(2016) n’ime Lagos,
Ezi ngosi anyi bu Esther Nweje na elebe anya na uru mmiri onunu na aru mmadu TRANS: Our presenter Esther Nweje is discussing the importance… Read More »URU MMIRI ONUNU NA AHU MMADU