Igbo TV
NAFDAC amachiela ire Sniper n’ime ahịa na n’ụlọ ahịa
NAFDAC nọrọ n’ụbọchị Wenezde machie ire ọgwụ oke rie ọnwụ a kpọrọ Sniper n’ime ahịa na n’ụlọ ahịa n’ala anyị. Ọ bụ onye daretọ NAFDAC… Read More »NAFDAC amachiela ire Sniper n’ime ahịa na n’ụlọ ahịa
#IheN’emeN’Obodo: Ndụmọdụ maka ndị na-eme Yahoo
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ndụmọdụ maka ndị na-eme yahoo.
#IheN’emeN’Obodo: Ihe na-ebute ụmụ nwoke na nwaanyị ime Yahoo
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ihe na-eduba ụmụ nwoke na nwaanyị ime yahoo.
#IheN’emeN’Obodo: Izulite Ụmụaka
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ onye ụta na-adịrị ma ọ bụrụ na nwata emebie.
#IheN’emeN’Obodo: Nne na Nna, kedụ onye ụta na-adịrị ma nwata mebie?
Kedụ onye ụta dịịrị ma nwata mebie? Nne ka ọ bụ nna? Kirie ihe onyonyo a ka ịmta.
#IheN’emeN’Obodo: Kedụ onye Ụta na-adịrị ma nwatakịrị mebie?
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ onye ụta na-adịrị ma nwatakịrị mebie.
#IheN’emeN’Obodo: Akụkọ Regina Daniels na Tonto Dike
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka o si afịọ na ndụ ụfọdụ ndị amama n’ala anyị.