Skip to content

igbo presenters

Nnamdi-Kanu-kalu-biafra-isi-mbido

Ndumodu Mazi Ndubusi Igwekani Nyere Nnamdi Kanu.

Onye ndu otu Biafran Reformation Movement (BRM) bu Mazi Ndubusi Igwekani nyere onye ndu otu Indigenous People of Biafra (IPOB) Nnamdi Kanu banyere nkata ona akpa ka okwusi nhoputa ndi ochichi n’obodo Anambra, nwere ike imeka mberede ochichi dakwasi obodo Anambra, nke ana akpo “state of emergency”.