#IheN’emeN’Obodo: Uru dị na Di na Nwunye ịrụ n’otu Ụlọrụ
E nwere ọtụtụ uru di na dị na nwunye ịrụ n’otu ụlọrụ ma ọ bụ ịzụ otu ahịa. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
E nwere ọtụtụ uru di na dị na nwunye ịrụ n’otu ụlọrụ ma ọ bụ ịzụ otu ahịa. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
E nwere ọtụtụ ihe ndị mmadụ ga-elenye anya na ya mgbe ọ bụla ha na-achọ ụlọ obibi. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ihe ndị… Read More »#IheN’emeN’Obodo: Ihe Ndi Mmadụ ga-elenye anya mgbe ha na-achọ ụlọ
Ogbe na gburugburu di nnụkwụ mkpa mgbe ọ bụla mmadụ na-achọ ụlọ. Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ mkpa ọ dị inweta ezigbo ogbe.
Ndị mmadụ na-akwụ nnụkwụ ego tupu ha enweta ụlọ ebe obibi. Kedụ ihe na-ebute nke a? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ihe ndị mmadụ ga-etinye n’uche ha mgbe ọ bụla ha na-achọ ụlọ obibi.
Ihe ọ bụla nwere uru, nwere ọghọm. E nwere ọtụtụ ọghọ ndị ọha nta akụkọ wetara mmadụ. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
E nwere otu ụzọ ma ọ bụ nke ọzọ ọha nta akụkọ si metụta onye ọ bụla. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
Kedu ihe jikọrọ mmadụ na ọha nta akụkọ? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
A bịa n’ụwa niile taa, ọha nta akụkọ nwere nnụkwụ uru ọ baara mmadụ. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata uru ndị ahụ.
E nwere ụzọ dị iche iche a ga-esi belata ọgwụ ike n’ebe ndị ntorọbịa nọ. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.