#IheN’emeN’Obodo: Ka Ọnọdụ si Adị Di na Nwunye ịrụ otu ụdịrị ọrụ
E nwere ka ọnọdụ si dị ma ọ bụrụ na di na nwunye na arụ otu ụdịrị ọrụ ahụ. Kirie ihe onyonyo a ka ị… Read More »#IheN’emeN’Obodo: Ka Ọnọdụ si Adị Di na Nwunye ịrụ otu ụdịrị ọrụ
E nwere ka ọnọdụ si dị ma ọ bụrụ na di na nwunye na arụ otu ụdịrị ọrụ ahụ. Kirie ihe onyonyo a ka ị… Read More »#IheN’emeN’Obodo: Ka Ọnọdụ si Adị Di na Nwunye ịrụ otu ụdịrị ọrụ
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ọghọm di na dị na nwunye ịrụ n’otu ụlọrụ.
E nwere ọtụtụ uru di na dị na nwunye ịrụ n’otu ụlọrụ ma ọ bụ ịzụ otu ahịa. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
Kedụ ihe n’ebute nsogbu n’alumdi na nwunye nọterela aka? Kedụ ihe n’ebute nsogbu ndị a? Ọ bụ nwoke ka ọ bụ nwaanyị n’ebute ya?
E nwere ọtụtụ nsogbu n’adaoutakarị n’alumdi na nwunye nọterela aka. Kedụ ihe na-ebute nsogbu ndị a? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ihe n’ebute ya.
Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ọghọm ndị ịgba n’ezi n’ebute n’alụmdi na nwunye.
Igba n’ezi bụ ihe n’ewu ewu n’alumdi na nwunye taa. Ọ bụzị ihe ndị eji ama aka. Lee ihe onyonyo a ka ịmata ihe na-akpata… Read More »#IheN’emeN’Obodo: IGBA N’EZI N’ETITI DI NA NWUNYE
Ọtụtụ alumdi na nwunye nwere nsogbu n’ebe ọ dị ụkwụụ ka ọ dị n’ala anyị taa, ọ bụladị n’ụwa niile. Kedụ ihe na-ebute nwoke maọbụ… Read More »#IheN’emeN’Obodo: IGBA N’EZI N’ETITI DI NA NWUNYE