#IheN’emeN’Obodo: ISA NCHA NA-ANỤ AHỤ GI (AGBA NKE ABỤỌ)
Lee ihe onyonyo a ka ịmata ihe isa ncha na-ebute n’anụ ahụ gị. I ga-amụta ọtụtụ ihe na ya.
Lee ihe onyonyo a ka ịmata ihe isa ncha na-ebute n’anụ ahụ gị. I ga-amụta ọtụtụ ihe na ya.
Gịnị bụ mmadụ ias ncha? Kedụ ọghọm isa ncha na-ebute n’ahu mmadụ? Maka ajụjụ a na ndị ọzọ, kirie ihe onyonyo a.
Isa ncha bụ mmadụ ime ka anụ ahụ ya gbanwee n’acha ihe ọzọ. Mmadụ isa ncha nwere ọtụtụ ọghọm ọ na-ebute n’ahụ mmadụ. Ọtụtụ ndị… Read More »IHE ỌJỌỌ ISA NCHA NA-EBUTE N’AHỤ MMADỤ