Ọghọm dị n’oke ụgwọ akwụkwọ na mahadum
Oke ụgwọ ọnwa ụmụakwụkwọ na-akwụ na mahadum n’ala anyị taa nweziri ka ọ dị ọkachasị n’ebe mahadum ndị nkiti nọ. Kedụ ihe na-ebute oke ego… Read More »Ọghọm dị n’oke ụgwọ akwụkwọ na mahadum
Oke ụgwọ ọnwa ụmụakwụkwọ na-akwụ na mahadum n’ala anyị taa nweziri ka ọ dị ọkachasị n’ebe mahadum ndị nkiti nọ. Kedụ ihe na-ebute oke ego… Read More »Ọghọm dị n’oke ụgwọ akwụkwọ na mahadum
Ọtụtụ ndị mmadụ na-akpọ oku ka emechie ma kposa ihe banyere NYSC n’ala anyị. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata uru na ọghọm dị na… Read More »Ọ dị mma ka emechie NYSC kaọbụ ka akwado ya?
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ihe banyere ọrịa ịba, ihe na-ebute ya, na ka esi egbochi ya.
E nwere ọtụtụ ihe ndị na-akwadọ ịga NYSC kwesiri ịmata. Nke a ga-eme ka ihe banyere ife ala nna anyị gaa nke ọma. Kirie ihe… Read More »Ihe ndị na-akwado ịga NYSC kwesiri ịmata
Ndị òtù Indigenous People Of Biafra (IPOB), bụkwa nke maazị Nnamdi Kanu bụ onyeisi ha nọrọ n’ụbọchị Mọnde mee ngagharị iwe n’isi ọchịchị steeti ahụ… Read More »RUGA: IPOB emeela ngagharị iwe n’Ebonyi
Ndị gọvanọ si ọwụwa anyanwụ ala anyị (ala Igbo) amachiela ndị na-achị ehi iji ụkwụ ma site n’ime ọhịa achịbata ehi n’ala Igbo. Ndị gọvanọ… Read More »Ndị gọvanọ sị ọwụwa anyanwụ amachiela iji ụkwụ achịbata ehi
E nwere nnọọ ọtụtụ agwa ọjọọ dị iche iche e ji mara SARS nke ọchịchị etiti nwe. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ya.
Kedụ ihe bụ ọrụ SARS nke ọchịchị etiti nwe? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
Kedụ ọrụ dịịrị ndị nchekwa dị n’aka? Kedụ ihe ndị ha kwesiri ime iji chekwa ndụ na akụnụba? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
Ọ bụrụ na I nweghị ọkụ eletrik, ọ bụghị nsogbụ ọchịchị etiti, nke a ka onye minita n’ahụ maka ọkụ eletri, ọrụ nakwa owuwu ụlọ… Read More »Ọ BỤGHI NSOGBỤ ỌCHICHI ETITI MA Ọ BỤRỤ NA NAIJIRIA ENWEGHI ỌKỤ – FASHOLA