Ịmetọ Ụmụaka
Imetọ ụmụaka bụ ihe na-ewu ewu taa n’etiti anyị. Kedụ ihe na-ebute nke a? Kedụ ntaramahụhụ ekwesịrị inye onye ejidere n’ụdị omume a? Kirie ihe… Read More »Ịmetọ Ụmụaka
Imetọ ụmụaka bụ ihe na-ewu ewu taa n’etiti anyị. Kedụ ihe na-ebute nke a? Kedụ ntaramahụhụ ekwesịrị inye onye ejidere n’ụdị omume a? Kirie ihe… Read More »Ịmetọ Ụmụaka
Kirie ihe onyonyo a ka ịmata onye ọ bụ ọrụ ya ilekọka ezinụlọ.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ihe Di na Nwunye ga-emere onwe ha iji mee ka alụmdi na nwunye ha gaa nke ọma.
Ọ dị mma Di na nwunye inwekọ ego ọnụ n’ọba ego? Kedụ uru na ọghọm dị na nke a? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.… Read More »Di na Nwunye inwekọ ego ọnụ n’ọba ego
E nwere ka ọnọdụ si dị ma ọ bụrụ na di na nwunye na arụ otu ụdịrị ọrụ ahụ. Kirie ihe onyonyo a ka ị… Read More »#IheN’emeN’Obodo: Ka Ọnọdụ si Adị Di na Nwunye ịrụ otu ụdịrị ọrụ
E nwere ọtụtụ uru di na dị na nwunye ịrụ n’otu ụlọrụ ma ọ bụ ịzụ otu ahịa. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
Lee ihe onyonyo a ka ịmata ụfọdụ mgabgwoju anya n’adaputa n’alumdi na nwunye ndị nọterela aka.
Kedụ ihe n’ebute nsogbu n’alumdi na nwunye nọterela aka? Kedụ ihe n’ebute nsogbu ndị a? Ọ bụ nwoke ka ọ bụ nwaanyị n’ebute ya?