Mkpa ide ‘Will’ bara na ndụ mmadụ
Edeghị ‘Will’ ebutela nsogbu n’ezinụlọ dị iche iche n’ala anyị taa. Mmmadụ ide ‘Will’ tupu ya alaa mụọ nwere ọtụtụ uru ọ bara. Kirie ihe… Read More »Mkpa ide ‘Will’ bara na ndụ mmadụ
Edeghị ‘Will’ ebutela nsogbu n’ezinụlọ dị iche iche n’ala anyị taa. Mmmadụ ide ‘Will’ tupu ya alaa mụọ nwere ọtụtụ uru ọ bara. Kirie ihe… Read More »Mkpa ide ‘Will’ bara na ndụ mmadụ
Ọtụtụ ndị na-achọ ibanye n’alụmdị na nwunye taa amaghị ihe ndị ha na-achọ na nwoke maọbụ nwaanyị ha chọrọ ilu. Mana kedụ ihe ndị ahụ… Read More »Kedụ ihe ndị Ị na-achọ n’onye ahụ Ị chọrọ ịlụ?
Igbo na-ekwu si onye ghara ndụ kpaa akụ oye iro esoro rie ya. Kedụ mkpa ọ dị mmadụ itu ndụ mmanụ? Kirie ihe onyonyo a… Read More »Mkpa ọ dị itu ndụ mmanụ
Lee ọtụtụ ihe ndị na-emegasị n’ezinụlọ dị iche iche ọkachasị na ngwụcha izuụka.
Ụmụ nwoke biko zaanụ ajụjụ a. Ị ga-alụlị nnwanyị na-amaghị nrị esị? Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka o si afịọ.
Oge abụla oge ka ndị nne na nna na-amanye ụmụ ha ịgụ kọọsụ ha n’ahụghị n’anya. Kedụ ọghọm dị na nke a? Kirie ihe onyonyo… Read More »Ndị nne na nna ịhọpụtara ụmụ ha kọọsụ ha ga-agụ na Mahadụm
Lee ihe asaa dị oke mkpa ezinụlọ ọ bụla ga-eme maka ngwụcha izuụka ọma.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ afọ kacha mma nwoke maọbụ nwaanyị ga-eji banye na mmekọrịta nwoke na nwaanyị.
E nwere agbamakwụkwọ ọdịnaala na nke ụka. Ajụjụ wee bụrụ, ọ bụ iwu na mmadụ ga-emerịrị agbamakwụkwọ nke ụka? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
Gịnị mere ụfọdụ ndị na-eme ejije ọkachasị ndị nke nwaanyị ji agba ọtọ? Kedụ ka a ga-esi belata ya? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.… Read More »Ịgba ọtọ n’ebe ndị na-eme ejije na ndị amaama nọ