#Mmemme: UNILAG CULTURAL DAY 2019
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka mmemme ọdịnaala nke ụmụafọ Igbo na-agụ akwụkwọ na UNILAG si gaa.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka mmemme ọdịnaala nke ụmụafọ Igbo na-agụ akwụkwọ na UNILAG si gaa.
Kirie ka o si aga na Seria A, EPL, Laliga nakwa ndị ọzọ.
Ọtụtụ ihe na-eme n’ihe gbasara egwuregwu bọọlụ ka ọ dị ụgbụ a. Kirie ihe onyonyo a ka ihu ka o si aga.
Gbọlọngi ma ọ bụ water leaf n’asụsụ bekee nwere ọtụtụ ụrụ ọ bara n’ahụ mmadụ. Mana ụfọdụ ndị mmadụ amaghị nke a. Ngwa kirie ihe… Read More »#IheN’emeN’Obodo: GBỌLỌNGI NA ỤRỤ Ọ BARA N’AHỤ MMADỤ
Kedụ ihe n’ebute nsogbu n’alumdi na nwunye nọterela aka? Kedụ ihe n’ebute nsogbu ndị a? Ọ bụ nwoke ka ọ bụ nwaanyị n’ebute ya?
E nwere ọtụtụ nsogbu n’adaoutakarị n’alumdi na nwunye nọterela aka. Kedụ ihe na-ebute nsogbu ndị a? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ihe n’ebute ya.
Mmetọ gburugburu ebe obibi bụ ihe na-enye ndụ mmadụ nsogbu n’ebe ọ dị ụkwuu. Lee ihe onyonyo a ka ịmata ọghọm ọ na-ebute na gburugburu… Read More »#IheN’emeN’Obodo: MMETỌ GBURUGBURU EBE OBIBI GI
Mmetọ ebe obibi bụ ihe jọgbụrụ onwe ya na njọ. Ọtụtụ ndị mmadụ amaghị ka esi edowe ebe obibi na gburugburu ha ọcha. Kirie ihe… Read More »#IheN’emeN’Obodo: GBURUGBURU GI NA-IDI ỌCHA
Idị ọcha dị nnụkwụ mkpa na ndụ mmadụ. Mana ụfọdụ ndị mmadụ na-emetọkarị ebe obibi ha nakwa gburugburu ha. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata… Read More »#IheN’emeN’Obodo:MMETỌ GBURUGBURU GI
Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ọghọm ndị ịgba n’ezi n’ebute n’alụmdi na nwunye.