#IheN’emeN’Obodo: Uru Ọha Nta Akụkọ Bara
A bịa n’ụwa niile taa, ọha nta akụkọ nwere nnụkwụ uru ọ baara mmadụ. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata uru ndị ahụ.
A bịa n’ụwa niile taa, ọha nta akụkọ nwere nnụkwụ uru ọ baara mmadụ. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata uru ndị ahụ.
Ji bụ ihe ndị Igbo na-akwanyere ugwu. Ọ bụ nke a mere na ha anaghị eji mmemme iri ji ọhụrụ eti egwuregwu. Ndị Igbo nọ… Read More »#Mmemme: MMEMME IRI JI NKE NDI IGBO BI NA LEGỌS
Ụmụ Igbo na-agụ akwụkwọ na mahdum gọmenti nwe nọ na steeti Legọs mere mmemme ụbọchị ọdinala ha n’ụbọchị gara aga. Kirie ihe onyonyo a ka… Read More »#MMEMME: KA NDI UNILAG SI MEE MMEMME ỌDINALA HA
A bịa n’ala Igbo taa, e nwere ọtụtụ omenala nke ndị nna nna anyị ha hapuru anyị. N’ọtụtụ ebe n’ala Igbo, e nwere ụfọdụ omenala… Read More »KEDỤ OTU OMENALA Ị GA-ACHỌ KA EMELAA N’ALA IGBO?