#Mmemme: Ka Alibaba si kpaa ndị mmadụ ọchị n’afọ ọhụrụ a
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka Alibaba sị kpaa ndị mmadụ ọchị na mmemme ịkpaọchị o mere n’afọ ọhụrụ a.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka Alibaba sị kpaa ndị mmadụ ọchị na mmemme ịkpaọchị o mere n’afọ ọhụrụ a.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka o si aga n’ebe ọtụtụ ndị amaama n’ala anyị nakwa na mba ofesi nọ.
Moc Madụ bụ nwaafọ Igbo na-eme ihe ejije. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ọtụtụ ihe ndị ọzọ banyere ya.
Chigozie Atuanya bụ nwaafọ Igbo ama nke ọma n’ihe banyere ime ejije. O meela ọtụtụ ejije ndị ama nke ọma n’ala anyị. Kirie ihe onyonyo… Read More »Ihe banyere nwaafọ Igbo bụ Chigozie Atuanya
Oluchi Thomas bụ nwaada Igbo ama nke ọma na-eme ihe ejije. Ọ na-emeputakwa ejije. N’ajụjụ ọnụ a Isimbido TV gbara ya, o kwuru ọtụtụ ihe… Read More »Ajụjụ ọnụ nke Oluchi Thomas
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ajụjụ ọnụ nke Isimbido TV gbara nwaafọ Igbo na-agụ egwu bụ Crayon.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka o si afịọ na ndụ ụfọdụ ndị amama n’ala anyị.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka o si aga na ndụ ndị amama n’ala anyị.