Oke Ọchịchọ na ihe na-ebute ya
Oke ọchịchọ bụ ihe na-ewu ewu n’etiti anyị taa ọkachasị n’etiti ndị ntorọbịa. Kedụ ihe na-ebute ya? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
Oke ọchịchọ bụ ihe na-ewu ewu n’etiti anyị taa ọkachasị n’etiti ndị ntorọbịa. Kedụ ihe na-ebute ya? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka ACAPELLA MY MIC AND I sị gaa. O jupụtara n’ihe obi ụtọ.
Ka ụfọdụ ndị nkuzi mahadum ndị nke nwoke si achọ idina ụmụakwụkwọ ndị nke nwaanyị iji gafee ha n’ule bụ ihe na-ewu ewu n’ala anyị… Read More »Ntaramahụhụ kwesịrị ndị nkuzi na-achọ idina ụmụ akwụkwọ nwaanyị
Kirie ka ụmụafọ Igbo na-agụ akwụkwọ na mahadum Unilag si mee ụbọchị ọdịnaala ha. Nke a bụ agba nke abụọ ya. Ọdịnaala amaka!