#IheN’emeN’Obodo: Ka Ọnọdụ si Adị Di na Nwunye ịrụ otu ụdịrị ọrụ
E nwere ka ọnọdụ si dị ma ọ bụrụ na di na nwunye na arụ otu ụdịrị ọrụ ahụ. Kirie ihe onyonyo a ka ị… Read More »#IheN’emeN’Obodo: Ka Ọnọdụ si Adị Di na Nwunye ịrụ otu ụdịrị ọrụ
E nwere ka ọnọdụ si dị ma ọ bụrụ na di na nwunye na arụ otu ụdịrị ọrụ ahụ. Kirie ihe onyonyo a ka ị… Read More »#IheN’emeN’Obodo: Ka Ọnọdụ si Adị Di na Nwunye ịrụ otu ụdịrị ọrụ
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ọghọm di na dị na nwunye ịrụ n’otu ụlọrụ.
E nwere ọtụtụ ihe ndị mmadụ ga-elenye anya na ya mgbe ọ bụla ha na-achọ ụlọ obibi. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ihe ndị… Read More »#IheN’emeN’Obodo: Ihe Ndi Mmadụ ga-elenye anya mgbe ha na-achọ ụlọ
Ndị mmadụ na-akwụ nnụkwụ ego tupu ha enweta ụlọ ebe obibi. Kedụ ihe na-ebute nke a? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ihe ndị mmadụ ga-etinye n’uche ha mgbe ọ bụla ha na-achọ ụlọ obibi.
E nwere otu ụzọ ma ọ bụ nke ọzọ ọha nta akụkọ si metụta onye ọ bụla. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
Kedu ihe jikọrọ mmadụ na ọha nta akụkọ? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
E nwere ụzọ dị iche iche a ga-esi belata ọgwụ ike n’ebe ndị ntorọbịa nọ. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
E nwere ụzọ dị iche iche a ga-esi kwụsị ọgwụ ike n’ebe ndị ntorọbịa nọ. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
Kedụ ihe na-ebute ọgwụ ike n’ebe ndị ntorọbịa nọ? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.