Banyere ‘Long Distance Relationship’
Kedụ ọghọm ndị dị na Long Distance Relationship’? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
Kedụ ọghọm ndị dị na Long Distance Relationship’? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
Lee ka Theresa Onuorah (Egedege 1 of Afrịka) si meta ndị mma na mmemme nke ndị Anambra mere.
Kirie ihe onyonyo a ka i hụ ka Theresa Onuorah si tie egwu na mmemme ọdịnala nke ndị steeti Anambra mere na Legọs.
E nwere ọtụtụ ihe ndị na-akwadọ ịga NYSC kwesiri ịmata. Nke a ga-eme ka ihe banyere ife ala nna anyị gaa nke ọma. Kirie ihe… Read More »Ihe ndị na-akwado ịga NYSC kwesiri ịmata
A bịa n’ụfọdụ mahadum ndị dị n’ala anyị taa, ụmụ akwụkwọ na-esonye na ndọrọndọrọ ọchịchị na mahadum iji họpụta ụmụ akwụkwọ ibe ha ga-achị ha.… Read More »Uru na Ọghọm dị n’ụmụ akwụkwọ isonye na Ndọrọndọrọ Ọchịchị na Mahadum
Kirie ka ụmụafọ Igbo na-agụ akwụkwọ na mahadum Unilag si mee ụbọchị ọdịnaala ha. Nke a bụ agba nke abụọ ya. Ọdịnaala amaka!
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka mmemme ọdịnaala nke ụmụafọ Igbo na-agụ akwụkwọ na UNILAG si gaa.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ndụmọdụ ndị mmadụ na-enye ndị nne na nna maka ịkụzịrị ụmụ ha asụsụ Igbo.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ọghọ na nsogbu nke Yahoo butere ala anyị.
Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ihe banyere ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị na-eme Yahoo.