Ọ dị mma ka emechie NYSC kaọbụ ka akwado ya?
Ọtụtụ ndị mmadụ na-akpọ oku ka emechie ma kposa ihe banyere NYSC n’ala anyị. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata uru na ọghọm dị na… Read More »Ọ dị mma ka emechie NYSC kaọbụ ka akwado ya?
Ọtụtụ ndị mmadụ na-akpọ oku ka emechie ma kposa ihe banyere NYSC n’ala anyị. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata uru na ọghọm dị na… Read More »Ọ dị mma ka emechie NYSC kaọbụ ka akwado ya?
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka ACAPELLA MY MIC AND I sị gaa. O jupụtara n’ihe obi ụtọ.
Kiriekwa agba nke abụọ n’ihe banyere mmemme owuwe ihe ụbi nke ndị Igbo nọ na Sacred Heart Catholic Church, Ọjọta, Ogudu Legọs.
Kirie ka ụmụafọ Igbo na-agụ akwụkwọ na mahadum Unilag si mee ụbọchị ọdịnaala ha. Nke a bụ agba nke abụọ ya. Ọdịnaala amaka!