GỌỌMENTI ANAMBRA GA-EME KA AMỤMA N20M MMEPE IME OBODO BAA N’USORO ỌCHỊCHỊ
Aka na-achị steeti ahụ bụ gọvanọ Willie Obianọ kwuputara nke ahụ n’ofufe nru pụrụ iche, nke weere ọnọdụ ụbọchị ụka gara aga n’ụlọ ụka St. Andrews (Katọlik) nke Adazi Nnukwu, dị n’okpuru ọchịchị Anaọcha.