Lee ndụmọdụ ndị mmadụ na-enye ndị nne na nna maka asụsụ Igbo
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ndụmọdụ ndị mmadụ na-enye ndị nne na nna maka ịkụzịrị ụmụ ha asụsụ Igbo.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ndụmọdụ ndị mmadụ na-enye ndị nne na nna maka ịkụzịrị ụmụ ha asụsụ Igbo.
Ndị gọvanọ si ọwụwa anyanwụ ala anyị (ala Igbo) amachiela ndị na-achị ehi iji ụkwụ ma site n’ime ọhịa achịbata ehi n’ala Igbo. Ndị gọvanọ… Read More »Ndị gọvanọ sị ọwụwa anyanwụ amachiela iji ụkwụ achịbata ehi
Akpọpụla otu nwaanyị aha ya bụ Felicia Ejezie bụkwa onye a na-akpọ ‘Mama Biafra’ n’ụlọikpe maka ire akwụkwọ akụkọ ndị Biafra. Ọ bụ onyeisi ndị… Read More »AKPỌPỤLA OTU NWAANYị N’ỤLỌIKPE MAKA IRE AKWỤKWỌ AKỤKỌ NDị BIAFRA
LEE OTU NWANTAKIRI AFO IRI ANO BU GOVANO NDI ABIA STATE NKE OTU UBOCHI Joy Ezechikamnayo weghaara onodu ochichi na Abia state nke otu ubochi… Read More »LEE OTU NWANTAKIRI AFO IRI ANO BU GOVANO NDI ABIA STATE NKE OTU UBOCHI