Skip to content

TANKER ETIPIALA NWANYI DIME NA OFU NWATAKIRI NA MBEREDE NA OGUN STATE

TANKER ETIPIALA NWANYI DIME NA OFU NWATAKIRI NA MBEREDE  NA OGUN STATE

Ofu nwaanyị dị ime na obere nwa na mmadu ise ndị ọzọ etipiala onwu na ihe mberede mere na Mechanic village nke tinyere OGTV / uzo Ajebo na Abeokuta, Ogun steeti n’abalị ikpeazụ. Dị ka ndị ji anya ha hu, ihe mberede a tinyere ofu ugboala volvo na acha ocha na otu Nissan blue bird na acha uhie.

Dika onye isi ochichi nke Federal Road Safety Corps (FRSC) Oladele Clement na Ogun state sina igwe nomba mbanye KJA 731 XP were breeki odida nka mere ka ha nwe nkukota na ugboala nissan blue bird.

GU KWO: Onye Ikpo Ikuku Agbara Ndi EFCC Izu

Mmadu itolu nwuru na ihe mberede a, umu nwoke asaa ofu nwatakiri na nwanyi dime. edebe go ozu ndi nwuru anwu na motuary Federal Medical Centre (FMC) nke no na Abeokuta ndi meruru ahu na ana meso na uno ogwu. Onye na akwo ugboala nke mere ngberede gbala oso ozugbo mberede ahu mere

Hu foto ya na okpuru:

MBEREDE-NWANYI DIME-ISIMBIDOTV www.isimbido.tv