Skip to content

SANWO-OLU EKELELA TINUBU, OSHIOMHOLE MAKA NKWADO HA NA MMERI O NWETARA N’ỤBỌCHị TỤZDEE

Onye ga-eji aha òtù pati APC dọọ ọkwa gọvanọ na steeti Legọs bụ Jide Sanwo-Olu ekelela Tinubu, Oshiomhole nakwa ndị nakwa òtù ‘National Working Committee” (NWC) maka nkwado ha na mmeri o nwetara n’ụbọchị Tụzdee na ntuliaka onye ọgaara emere na steeti ahụ.

GUKWUO: SANWO-OLU MERIRI AMBODE NA NTULIAKA ONYE ỌGAARA NKE E MERE NA STEETI LEGỌS – EBRI

Sanwo-Olu meriri aka na-achị steeti ahụ ụgbụ a bụ Akinwunmi Ambode bụkwa nke ndị kwe na ndị ekweghị jupụtara n’ime ya.