Skip to content

SANWO-OLU MERIRI AMBODE NA NTULIAKA ONYE ỌGAARA NKE E MERE NA STEETI LEGỌS – EBRI

Maazị Clement Ebri bụ onye bụ onyeisioche ndị na-arụrụ APC ọrụ n’ogo etiti “APC National Working Committe” (NWC) bụkwa ndị hụrụ maka ntuliaka onye ọgaara e mere na steeti Legọs ekwuola na Jide Sanwo-Olu meriri Akinwunmi Ambode na ntuliaka onye ọgaara e mere na steeti ahụ n’ụbọchị Tụzdee.

GUKWUO: IHEDIOHA EMERIELA NA NTULIAKA ONYE ỌGAARA NKE E MERE NA STEETI IMO N’ỤBỌCHị MỌNDE

Ebri kwuru nke a n’isi ụtụtụ Wenezdee mgbe ọ na-ezisara ndị ntọ akụkọ ozi.

N’aka nke ọzọ, Onyeisioche òtù pati APC na steeti Lagos bụ Maazị Tunde Balogun gbakwunyere na Sanwo-Olu meriri na ntuliuaka ahụ.