Aka na-achị steeti Imo bụ Rochas Okorocha na ọgọ ya nwoke bụ Uche Nwosu nakwa ndị nkwado ha na-eme ngagharị iwe ka ọ dị ụgbụ a gbasara APC na ka Onyeisioche pati ahụ bụ Adams Oshiomhole sị achị ha.
GUKWUO: AFENIFERE AKWỤSILA OMISORE N’ÒTÙ HA MAKA INYE APC NKWADO
Okorocha na-ewe iwe ka APC si nụpụ isi n’iwere ndị ya chọrọ maka ntuliaka elu a ga-eme n’afọ 2019.
Okorocha na-akwado ihapụ òtù pati APC.