Skip to content

ROCHAS NU IYI NWANNE YA DI KA ONYE NLEKORITA OBI UTO

ROCHAS NU IYI NWANNE YA DI KA ONYE NLEKORITA OBI UTO

Guvano Imo State Rochas Okorocha nuru iyi commissioner iri na asato na isi oche iri na asaa maka transiton committee, mana otu nime commissioner onuru iyi bu nwanne ya nwanyi Mrs Ogechi Ololo (Nee Okorocha) di ka commissioner nke anuli na couples fufillment.

GU KWO: ULO IKPE E NYEGO IWU IJIDE GUVANO MBU NKE ENUGU STATE CHIMAROKE NNAMANI

ROCHAS-OLOLO-commissioner for happiness-imo state-isimbidotv