Ejila onwe gị atụnyere onye ọzọ
Ọtụtụ ndị mmadụ na-eji onwe ha atụnyere ndị ọzọ. Kedụ ọghọm ndị dị na nke a? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
Ọtụtụ ndị mmadụ na-eji onwe ha atụnyere ndị ọzọ. Kedụ ọghọm ndị dị na nke a? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
Edeghị ‘Will’ ebutela nsogbu n’ezinụlọ dị iche iche n’ala anyị taa. Mmmadụ ide ‘Will’ tupu ya alaa mụọ nwere ọtụtụ uru ọ bara. Kirie ihe… Read More »Mkpa ide ‘Will’ bara na ndụ mmadụ
Ọrịa CORONA VIRUS bụ ịhe na-ewu ebe niile ka ọ dị taa. Ọrịa a bụ nke bidoro na mba China. Ọtụtụ ndụ alaala n’iyi n’ihi… Read More »Ihe Ị kwesiri ịma banyere CORONA VIRUS
Ọtụtụ ndị na-achọ ibanye n’alụmdị na nwunye taa amaghị ihe ndị ha na-achọ na nwoke maọbụ nwaanyị ha chọrọ ilu. Mana kedụ ihe ndị ahụ… Read More »Kedụ ihe ndị Ị na-achọ n’onye ahụ Ị chọrọ ịlụ?
Mmetọ ọgwụ bụ ihe na-ewu ewu n’ala anyị ka ọ dị taa. Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ihe ndị na-ebute ya na ka… Read More »Mmetọ ọgwụ n’ala anyị
Lee ọtụtụ ihe ndị na-emegasị n’ezinụlọ dị iche iche ọkachasị na ngwụcha izuụka.
Mmehe bụ ihe juputara n’ụwa taa. Ajụjụ wee bụrụ, ụmụ chineke ha na-eme mmehe n’amaghị ama? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
N’afọ ́ụrụ a, ọtụtụ ndị mmadụ nwere mkpị dị iche. Ajụjụ wee bụrụ, kedụ mgbọ Ị na-agba iji mejuputa mkpebi afọ ọhụrụ ndị a? Kirie… Read More »Idobe Mkpebi Afọ Ọhụrụ
Lee ihe asaa dị oke mkpa ezinụlọ ọ bụla ga-eme maka ngwụcha izuụka ọma.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ afọ kacha mma nwoke maọbụ nwaanyị ga-eji banye na mmekọrịta nwoke na nwaanyị.