#IheN’emeN’Obodo: MMETỌ GBURUGBURU EBE OBIBI GI
Mmetọ gburugburu ebe obibi bụ ihe na-enye ndụ mmadụ nsogbu n’ebe ọ dị ụkwuu. Lee ihe onyonyo a ka ịmata ọghọm ọ na-ebute na gburugburu… Read More »#IheN’emeN’Obodo: MMETỌ GBURUGBURU EBE OBIBI GI
Mmetọ gburugburu ebe obibi bụ ihe na-enye ndụ mmadụ nsogbu n’ebe ọ dị ụkwuu. Lee ihe onyonyo a ka ịmata ọghọm ọ na-ebute na gburugburu… Read More »#IheN’emeN’Obodo: MMETỌ GBURUGBURU EBE OBIBI GI
Mmetọ ebe obibi bụ ihe jọgbụrụ onwe ya na njọ. Ọtụtụ ndị mmadụ amaghị ka esi edowe ebe obibi na gburugburu ha ọcha. Kirie ihe… Read More »#IheN’emeN’Obodo: GBURUGBURU GI NA-IDI ỌCHA
Idị ọcha dị nnụkwụ mkpa na ndụ mmadụ. Mana ụfọdụ ndị mmadụ na-emetọkarị ebe obibi ha nakwa gburugburu ha. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata… Read More »#IheN’emeN’Obodo:MMETỌ GBURUGBURU GI
Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ọghọm ndị ịgba n’ezi n’ebute n’alụmdi na nwunye.
Igba n’ezi bụ otu ihe na-ebute nkewa n’etiti dị na nwunye ụfọdụ. E nwere ọtụtụ ihe ndị na-ebute ya. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata… Read More »#IheN’emeN’Obodo: IHE NDI NA-EBUTE IGBA N’EZI N’ALUMDI NA NWUNYE
Igba n’ezi bụ ihe n’ewu ewu n’alumdi na nwunye taa. Ọ bụzị ihe ndị eji ama aka. Lee ihe onyonyo a ka ịmata ihe na-akpata… Read More »#IheN’emeN’Obodo: IGBA N’EZI N’ETITI DI NA NWUNYE
Lee ihe onyonyo a ka ịmata ihe isa ncha na-ebute n’anụ ahụ gị. I ga-amụta ọtụtụ ihe na ya.
Gịnị bụ mmadụ ias ncha? Kedụ ọghọm isa ncha na-ebute n’ahu mmadụ? Maka ajụjụ a na ndị ọzọ, kirie ihe onyonyo a.
Isa bụ ihe ọjọọ na-enye ahụ mmadụ nsogbu. Ọ na-ebute ọnya dị iche iche n’ahụ mmadụ. Kirie ihe onyonyo ka ịmata ọghọm ndị isa ncha… Read More »#IheN’emeN’Obodo: ISA NCHA N’ỌGHỌM DI NA YA (AGBA NKE ABỤỌ)
Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ka o si aga n’ihe gbasara egwuregwu bọọlụ n’ụwa niile. Akụkọ gbasara ka o si aga n’ụwa egwuregwu jụrụ… Read More »#IheN’emeN’Obodo: EGWUREGWU BỌỌLỤ NA LALIGA, EPL NA NDI ỌZỌ