#IheN’emeN’Obodo:KA O SI AGA NA LALIGA, EPL NA NDI ỌZỌ
Kirie ka o si aga na Seria A, EPL, Laliga nakwa ndị ọzọ.
Kirie ka o si aga na Seria A, EPL, Laliga nakwa ndị ọzọ.
Ọtụtụ ihe na-eme n’ihe gbasara egwuregwu bọọlụ ka ọ dị ụgbụ a. Kirie ihe onyonyo a ka ihu ka o si aga.
Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ka o si aga n’egwuregwu bọọlụ na mba ụwa, ọkachasi n’EPL, Laliga, Seria A nakwa ndị ọzọ.
Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ka o si aga n’ihe gbasara egwuregwu bọọlụ n’ụwa niile.
Gbọlọngi ma ọ bụ water leaf bara ọtụtụ ụrụ na ndụ mmadụ. Ọtụtụ ndị mmadụ amaghi ụrụ gbọlọngi bara n’ahụ mmadụ Lee ihe onyonyo a… Read More »#IheN’emeN’Obodo: GBỌLỌNGI NA ỤRỤ Ọ BARA
Kedụ ihe gbọlọngi ma ọ bụ water leaf n’enye n;ahụ mmadụ? Kedụ ka o si enye aka ikwalite ahụ mmadụ? Kirie ihe onyonyo a ka… Read More »#IheN’emeN’Obodo: KEDỤ IHE GBỌLỌNGI N’ENYE?
Gbọlọngi ma ọ bụ water leaf n’asụsụ bekee nwere ọtụtụ ụrụ ọ bara n’ahụ mmadụ. Mana ụfọdụ ndị mmadụ amaghị nke a. Ngwa kirie ihe… Read More »#IheN’emeN’Obodo: GBỌLỌNGI NA ỤRỤ Ọ BARA N’AHỤ MMADỤ
Lee ihe onyonyo a ka ịmata ụfọdụ mgabgwoju anya n’adaputa n’alumdi na nwunye ndị nọterela aka.
Kedụ ihe n’ebute nsogbu n’alumdi na nwunye nọterela aka? Kedụ ihe n’ebute nsogbu ndị a? Ọ bụ nwoke ka ọ bụ nwaanyị n’ebute ya?
E nwere ọtụtụ nsogbu n’adaoutakarị n’alumdi na nwunye nọterela aka. Kedụ ihe na-ebute nsogbu ndị a? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ihe n’ebute ya.