#IheN’emeN’Obodo: Ụmụakwụkwọ na Nchekwa
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ụzọ dị iche iche a ga-esi nwe ezigbo nchekwa na gburugburu ụlọakwụkwọ ụmụakwukwọ.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ụzọ dị iche iche a ga-esi nwe ezigbo nchekwa na gburugburu ụlọakwụkwọ ụmụakwukwọ.
Nchekwa bụ otu ihe di oke mkpa na ndu mmadu, ọkachasi na gburugburu ụlọakwụkwọ ụmụaka. Kedụ ka a ga-esi nweta nchekwa zụrụ oke na gburugburu… Read More »#IheN’emeN’Obodo: Nchekwa na gburugburu Ụlọakwụkwọ ụmụaka
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ụzọ kacha nwe nchekwa n’ihe banyere ime njem.
Ụzọ di iche iche di eji eme njem. Kedụ nke nwere nchekwa karịa n’ime ha? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ụzọ esi eme njem kacha nwee nchekwa ndu.
E nwere ọtụtụ ụzọ dị iche iche eji eme njem. E nwere ụgbọelu, ụgbọala, ụgbọ mmịrị na ụgbọ oloko, kedụ nke ka nwe nchekwa karịa… Read More »#IheN’emeN’Obodo: Kedụ ụzọ eji eme njem ka nwee nchekwa?
Ndị Road Safety na VIO nwere ọrụ diịrị ha n’ime ka ahapu inwe ihe mgberede nke okporo ụzọ. Kirie ihe onyonyo a ka Ị mata… Read More »#IheN’EmeN’Obodo: IHE NDI ROAD SAFETY NA VIO KWESIRI IME
Kirie ihe onyonyo a ka Ị mata ụzọ di iche esi egbochi ihe mgberede okporo ụzọ.
Ụzọ ọjọọ so n’otu ihe na-ebutekarị ihe mgberede okporo ụzọ. Kirie ihe onyonyo a ka Ị mata nke bụ eziokwu banyere okporo ụzọ ọjọo.
Ihe mgberede nke opkoro ụzọ bu ihe na-eme kwa ụbọchi n’ala anyị gbaa gburugburu. Kirie ihe onyonyo a ka Ị mata ihe ndị na-ebute ya.