MMEMME
Dịka CEEJAY mere Album Launch ya
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka mmemme Album launch nke CEEJAY si gaa.
Ka ACAPELLA MY MIC AND I (Agba nke atọ) sị gaa
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka ACAPELLA MY MIC AND I (agba nke atọ) sị gaa. O jupụtara n’ihe obi ụtọ.
Mmemme Iri ji ndị Igbo na Mile 2, Legọs
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka mmemme iri ji ọhụrụ nke ndị Igbo nọ na Mile 2, Legọs si gaa.
Ka ụmụafọ Igbo nọ na Unilag si mee mmemme Ọdịnaala ha (Agba nke abụọ)
Kirie ihe onyonyo ka ị hụ ka ụmụafọ Igbo na-agụ akwụkwọ na mahadum Unilag si mee mmemme ọdịnaala ha. Nke a bụ agba nke abụọ… Read More »Ka ụmụafọ Igbo nọ na Unilag si mee mmemme Ọdịnaala ha (Agba nke abụọ)
UNILAG CULTURAL DAY 2019
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka mmemme ọdịnaala nke ụmụafọ Igbo na-agụ akwụkwọ na UNILAG si gaa.