Ọnya afọ maọbụ Ulcer n’asụsụ bekee bụ ọria na-enye ndị mmadụ nsogbu n’ebe ọ dị ụkwụu. Ọnya afọ na-eme ka mmadụ hapu iri nrị ose dị na ya.
Ọ na-eme ka afọ na-ara ndị ọ na-enye nsogbu arụ mgbe niile.
E mwere ọtụtụ ihe ndị na-ebute ya. E nwekwara ụzọ dị iche iche esi egbochi ya.
Lee ihe onyonyo a ka ịmata ihe na-ebute ọnya afọ na ka esi egbochi ya.
#UtụtụỌmaNụ: IHE NA-EBUTE ỌNYA AFỌ NA KA ESI EGBOCHI YA: https://t.co/XIYXnhNyhR via @YouTube
— IsimbidoTv (@isimbidotv) November 6, 2018