Òtù egwu bọọlụ Manchester United nọrọ taa họputa Ole Gunnar Solskjær dịka onye ndụ òtù egwu bọọlụ ahụ n’uju. Ha bịanyere aka n’akwụkwọ maka afọ atọ.
Manchester United mere nke a n’ihi na nwaamadị a emeela nke ọma kamgbe ha chụrụ Jose Mourinho ma họputa ya ka ọ na-elekọta òtù egwu bọọlụ ahụ.
Ole gbara mbọ ozugbo a họpụtara ya dịka onye nlekọta òtù egwu bọọlụ ahụ ma nweta mmeri ịrị na abụọ na EPL.
Nwoke a nwakwara ike ya site n’imeri PSG bụkwa nke mere ka Manchester United banye n’agba nke ọzo nke UCL.
Ole kwuru sị “Site n’ụbọchị mbụ m bịara n’òtù egwu bọọlụ a, e weere m egwu bọọlụ a bụ ọkaibe dịka ụlọ m”
TRANSLATION
Manchester United have confirmed Ole Gunnar Solskjær as the permanent manager on a three-year deal after a successful sting in interim charge.
Solskjær was brought in on the interim after Manchester United sacked Jose Mourinho in December.
He made an instant impact as a coach with a string of impressive result and went on a 12-match unbeaten run in the Premier League.
There was also that thrilling comeback against Paris Saint-Germain which sent them to the quarterfinals of the Champions League.
“From the first day I arrived, I felt at home at this special club,” Solskjær said.