Skip to content

OKU EGBUGO EZINULO ANO NA LAGOS

OKU EGBUGO EZINULO ANO NA LAGOS

Otu ezinaulo ano aha ha bu “Eze” bi na No. 13, Buraimoh street, Bariga di na Lagos ka oku bidoro n’etiti abali gbara hancha nine.

Director ndi Lagos state fire services, Mr Rasaq Fadipe, sina oku ahu bidoro na ututu Wednesday na 2.48am.

GU KWO: OTU UGBOALA LUXURIOUS BUS GBARA OKU TAA NA ENUGU

Dika osi kwo, ndi fire service ruru ebe ahu ozugbo ha kporo ha, mana igwe double burglary ha nwere na onu uzo na window ha patara ha eru ho ha n’oge, guo ihe kwuru na okpuru;

“The apartment is a chemist store. The father, mother, and two children of ages five and eight were found dead inside the store. We advise that although one needs security in his or her house or business place, it should not be to the detriment of the people. Members of the family should always know the existence of their apartment whenever there is an emergency”   

 

 

FIRE-LAGOS-KILLS FAMILY OF FOUR-ISIMBIDOTV