Skip to content

Ọghọm dị n’oke ụgwọ akwụkwọ na mahadum

Oke ụgwọ ọnwa ụmụakwụkwọ na-akwụ na mahadum n’ala anyị taa nweziri ka ọ dị ọkachasị n’ebe mahadum ndị nkiti nọ. Kedụ ihe na-ebute oke ego ụmụakwụkwọ na-akwụ na mahadum? kedụ ọghọm nke a na-ebutere ụmụakwụkwọ na ndị nne na nna? Kedụkwa ka a ga-esi belata maọbụ kwụsị ya? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.