Skip to content

OGBUOJI GA-EJI AHA PATI APC DỌỌ ỌKWA GỌVANỌ N’EBONYI STEETI N’AFỌ 2019

Sonni Ogbuoji enwetala mmeri dịka onye ga-eji aha òtù pati APC dọọ ọkwa gọvanọ na steeti Ebonyi na ntuliaka elu a ga-eme n’afọ 2019. Ogbuji nwetara mmeri na ntuliaka onye ọgaara e mere na steeti ahụ n’ụbọchị Mọnde.

Ogbuji gbara onye mbụ n’ebe Bernard Odoh gbara onye abụọ.

GUKWUO: IHEDIOHA EMERIELA NA NTULIAKA ONYE ỌGAARA NKE E MERE NA STEETI IMO N’ỤBỌCHị MỌNDE

Ogbuji na aka na-achi steeti ahụ ụgbụ a bụ Dave Umahi ga-achipu ya na ntuliaka a ga-eme n’afọ ọzọ.