Sonni Ogbuoji enwetala mmeri dịka onye ga-eji aha òtù pati APC dọọ ọkwa gọvanọ na steeti Ebonyi na ntuliaka elu a ga-eme n’afọ 2019. Ogbuji nwetara mmeri na ntuliaka onye ọgaara e mere na steeti ahụ n’ụbọchị Mọnde.
Ogbuji gbara onye mbụ n’ebe Bernard Odoh gbara onye abụọ.
GUKWUO: IHEDIOHA EMERIELA NA NTULIAKA ONYE ỌGAARA NKE E MERE NA STEETI IMO N’ỤBỌCHị MỌNDE
Ogbuji na aka na-achi steeti ahụ ụgbụ a bụ Dave Umahi ga-achipu ya na ntuliaka a ga-eme n’afọ ọzọ.