Skip to content

AKA AKPARA OTU NWOKE NA EME MPU N’OBODO DELTA.

Aka ndi uwe oji na Delta Steeti akparala otu nwoke onye uwe oji di afo iri ano na ise (45 years) bu onye ana ebo ebubo na otiwara nwatakiri di afo iri na abuo (12years) egbede ma nara kwa ya ihe  ojiri buru nwayi na ike.

Onye nta akuko anyi bu Chizoba Akabuike na akowa na nne na nna nwata ahu eghorogo ntutu ta na oburu na ya bu onye uwe oji ahu enyeghi ha ego di puku nari Naira ise na uma ise (#1.5M) na ha ga akpupu ya na ulo ike.

WATCH THE VIDEO UP: