Skip to content

‘NWAM ACHOGODI INWU MAKA TYPHOID’ NGOZI OKONJO-IWEALA KWURU

‘NWAM ACHOGODI INWU MAKA TYPHOID’ NGOZI OKONJO-IWEALA KWURU

Minister gbasara Finance nke mbu bu Ngozi Okonjo-Iweala nke buziri onye isi oche ndi board of Global Alliance maka Vaccine na Immunization (GAVI) Kwuru unyaahu na oforo nwobere nwa ya nwoke ya nwu naka oria nke ha na akpo Typhoid.

Okwuru iha na mmeme iweta ego maka typhoid conjugates vaccines na Vientiane, Laos, Omecha sikwa na nwa nwanne ya nwuru na aka oria typhoid na oria kpagburuibe na mba na gbagote a gbagote.

GU KWO: UMU NIGERIA NARI ANO NA OTU (401) ALATAGO SI LIBYA

“Typhoid fever imposes a dramatic burden on children in the poorest nations affecting countries, communities and families. This disease has long been eliminated from most industrialised nations, but it is still a serious threat in developing countries where the vast majority of deaths occur. I lost my cousin and nearly lost my son because of typhoid. This vaccine will be a lifesaver for millions of children, especially those living without access to clean water or sanitation”   Di ka osi kwo

 

ngozi okonjo iweala-typhoid-son-isimbidotv