Ka ụfọdụ ndị nkuzi mahadum ndị nke nwoke si achọ idina ụmụakwụkwọ ndị nke nwaanyị iji gafee ha n’ule bụ ihe na-ewu ewu n’ala anyị nakwa na mba Afrịka taa. Kirie ihe onyonyo a ka ị nụ uche ndị mmadụ banyere nke a.