Skip to content

NDI IGBO NA’ WETA OSIKAPA

NDI IGBO NA’ WETA OSIKAPA

It is no news in Nigeria again that recession has reduced the way people spend and the rate at which we have been importing goods into Nigeria. To reduce the stress of importing rice, Igbo people have decided to start producing rice.

Nta akuko n’abiara ugbua si 50kg akpa rice buzi puku naira asato ugbua n’obodo Ebonyi, CBN kwuru nke a, biko nu akuko a aga abiara nu na unu oge uhuru chi, dalu nu.

GUKWA NKAA: Ndumodu Mazi Ndubusi Igwekani Nyere Nnamdi Kanu.
Onye isi ochichi nke obodo Abia bu Mazi Okezie Ikpeazu ejirigo otu okwute gbagbue nnunu abuo, dika 50kg akpa osikapa bu rice n’olu bekee bu puku naira asato ugbua. Okezie gara obodo
Ebonyi ka imeputara osikapa  na ebe oburuibu nke oga eke ndi mmadu mgbe ekersimesi, Okezie bu ezigbo onye agis.

Kirie Ihe Onyoyo Nke Di N’elu: