Mmeto gburugburu bụ ihe ọtụtụ mmadụ n’eme. E nwere ọtụtụ ihe mmetọ ebe obibi na gburugburu mmadụ na-ebute n’ahụike mmadu.
Mmetọ ebe obibi na-ebute ọrịa dị iche iche n’ahụ mmadụ. Nke a mere ọtụtụ ndị ji arịa ọrịa di iche iche.
Mgbe ụfọdụ, ndị mmadụ na-akpacha anya emetọ ebe obibi na gburugburu ha. Nke a bụ agwa jọgbụrụ onwe ya na njọ.
Lee ihe onyonyo a ka ịmata ọghọm di n’imetọ ebe obibi gi.
#IheN’emeN’Obodo: MMETỌ GBURUGBURU EBE OBIBI GI: https://t.co/fSDrxd70f4 via @YouTube
— IsimbidoTv (@isimbidotv) December 5, 2018