Mmọnwụ bụ ịsị ahụrụ kwawa okpu na mmemme ọdịnala ọ bụla ọkachasị emume ịrị ji. Ndị Igbo mere emume ịrị ji n’ụbọchị gara aga bụkwa ebe mmọnwụ bịara mee ndị mmadụ obi ụtọ. Kirie ihe onyonyo a ka ịhu ka mmọnwụ si mee ndị ọbịa obi ụtọ.