Ji bụ ihe ndị Igbo na-akwanyere ugwu. Ọ bụ nke a mere na ha anaghị eji mmemme iri ji ọhụrụ eti egwuregwu. Ndị Igbo nọ n’ụlọ nakwa ndị nke nọ n’ụzọ ije na-eme mmemme a kwa afọ. Ọ bụ nke a mere ndị Igbo bi na Legọ ji bịakọ ọnụ ma mee mmemme a. Kirie ihe onyonyo a ka I hụ ka o si gaa.