Skip to content

MMEMME IRI AFỌ ABỤỌ NKE JESUS THE ONLY WAY OUT PRAYER MINISTRIES


N’abalị iri abụọ na asaa nke ọnwa Nọvemba ka Jesus The Only Way Out Prayer Ministries mere mmemme iri afọ abụọ ya bụ Ministry bidoro. Ọtụtụ ndị mmadụ gbakọrọ isoro ha ṅụrịa ọṅụ maka nke a. Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka o si gaa.

#Isimbido #IsimbidoTV