Edeghị ‘Will’ ebutela nsogbu n’ezinụlọ dị iche iche n’ala anyị taa. Mmmadụ ide ‘Will’ tupu ya alaa mụọ nwere ọtụtụ uru ọ bara. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ọtụtụ ihe banyere mkpa ide ‘Will’ bara.