Skip to content

MBA SOUTH KOREA ATỤỌLA LEE MYUNG-BAK MKPỌRỌ AFỌ ịRị NA ISE

Mba South Korea nọrọ n’ụbọchị Friday tụọ onye chibụrụ obodo ahụ n’oge gara aga bụ Lee Myung-Bak mkpọrọ afọ ịrị na ise maka mpụ, aghụghọ na iri ngarị.

Lee bụ onyeisiala chịbụrụ obodo ahụ  nke anọ a na-atụ mkpọrọ.

GUKWUO: KWỤSI IFESA EGO NA MMEMME MAỌBỤ GAA MKPỌRỌ – CBN KWURU

E kpere Lee ikpe maka ịri ngarị nakwa ina aka azụ rụrụ ‘$10 million’ bụkwa nke ọ nara ụlọọrụ Samsung nakwa ụlọọrụ ndị ọzọ. Lee gọnarịrị ebubo ndị a ma kwuo na ndị ọchịchị na-agba ya mgba okpuru.