Skip to content

KA NDI AMA AMA SI EBI NDỤ

E nwere ọtụ ndị ama ama n’ala anyị bụ Naịjịrịa ọbụlaɗi na mba ụwa niile. Ndị ama ama nwere ụdịrị ndụ dị iche iche ha na-ebi.

Ụdị ndụ ha na-ebi na-emetụta mgbe ụfọdụ, mana mgbe ụfọdụ ọnaghị emetuta ha. Ha nwere ndị nkwado bụrụ ibụ bụkwa ndị na-agbaso ụdị ndụ ha n’ebi.

Kedụ ụdị ndụ ndị a ama ama na-ebị? Ngwa kirie ihe onyonyo a ka ịmata ụdị ndụ ndị a ha na-ebi.